1/3 Ikuku Amana Onya eh
(The wind that can't be trapped)

Nwanne otu onye
(A Friend that sticks closer than a brother)

Isiyi nke ndu
(Fountain of life)

Nara ekele m ooo
(Accept my praise)

Oke osisi na enye ndu
(The Mighty Tree that gives life)

Osimiri ata-ata
(The Ocean that never dries)

Onye Nzoputa
(The Saviour)

Nara ekele m ooo
(Accept my praise)

Nara ekele
(Accept my praise)

Nara Otito m ooo
(Accept my worship)

Nara ekele ekele ekele
(Accept my praise)

Nara ekele m ooo
(Accept my praise)

2/3 Aka na agbaji igwe
(The Hand that breaks iron)

Aka ji uwa
(The Hand that holds the world)

Oke mmiri na ebu Ogwe
(The Flood that carries the bridge)

Nara ekele m ooo
(Accept my praise)

Agbanwe agbanwe
(Unchangeable)

Odogwu akataka
(Indescribable God)

Oku na ere ere
(The Consuming Fire)

Nara ekele m ooo
(Accept my praise)

Nara ekele
(Accept my praise)

Nara Otito m ooo
(Accept my worship)

Nara ekele ekele ekele
(Accept my praise)

Nara ekele m ooo
(Accept my praise)

3/3 Eze ndi Eze
(King of kings)

Onye olu ebube
(The Glorious Worker)

Olile anya nke ndi nso
(The Hope of the righteous)

Nara ekele m ooo
(Accept my praise)

Onye na eme mma
(The One Who does good)

Anya na ele Uwa
(The Eye that watches the world)

Aka na agwo oria
(The Hand that heals)

Nara ekele m ooo
(Accept my praise)

Nara ekele
(Accept my praise)

Nara Otito m ooo
(Accept my worship)

Nara ekele ekele ekele
(Accept my praise)

Nara ekele m ooo.
(Accept my praise).

 

 

By admin

Comment Below